Nkpughe 18:16 IGBOB

16 nāsi, Ahuhu, ahuhu, obodo uku ahu, nke eb͕okwasiworo ya ezi ákwà ọcha na ákwà nācha ọbara-ọbara na ákwà uhie, nke ewerewo-kwa-ra ọla-edo na nkume di oké ọnu-ahia na pearl ke ya!

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 18

Echiche Nkpughe 18:16 na onodu