Nkpughe 19:11 IGBOB

11 M'we hu elu-igwe ka o gheworo oghe; ma le, inyinya ọcha di, na Onye nānọkwasi ya, bú Onye anākpọ Onye kwesiri ntukwasi-obi na Onye-ezi-okwu; ọ bu kwa n'ezi omume ka Ọ nēkpe ikpé, nēbu kwa agha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 19

Echiche Nkpughe 19:11 na onodu