Nkpughe 19:12 IGBOB

12 Anya-Ya abua buru kwa ire ọku, Ọ nēkpu kwa ọtutu okpu-eze n'isi-Ya; O nwe-kwa-ra aha edeworo, nke ọ nādighi onye ọ bula matara, ma-ọbughi Ya onwe-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 19

Echiche Nkpughe 19:12 na onodu