Nkpughe 2:6 IGBOB

6 Otú ọ di, nka ka i nwere, na i nākpọ ọlu nile nke ndi-Nikọlaitan asì, bú nke Mu onwem nākpọ kwa asì.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 2

Echiche Nkpughe 2:6 na onodu