7 Onye nwere nti, ya nu ihe Mọ Nsọ nāgwa nzukọ Kraist. Onye nēmeri emeri, ya ka M'gēkweye ka o rie nkpuru si n'osisi nke ndu ahu puta, bú nke di na Paradais nke Chineke.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 2
Echiche Nkpughe 2:7 na onodu