Nkpughe 21:15 IGBOB

15 Onye ahu nke nākpayerem uka nwe-kwa-ra ihe-ọtùtù, bú amì nke ọla-edo, ka o we tùa obodo ahu, na ọnu-uzọ-ama-ya nile, na mb͕idi-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 21

Echiche Nkpughe 21:15 na onodu