Nkpughe 3:8 IGBOB

8 Amataram ọlu-gi nile (le, enyewom gi ọnu-uzọ nke emegheworo n'iru gi, nke onye ọ bula nāpughi imechi), na i nwere ike ntà, i debe-kwa-ra okwum, i gọnarighi kwa aham.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 3

Echiche Nkpughe 3:8 na onodu