Nkpughe 3:9 IGBOB

9 Le, anamenye ufọdu nime ulo-nzukọ, ahu nke Setan, nime ndi si na ha bu ndi-Ju, ma ha abughi, kama ha nēkwu okwu-ugha; le, M'gēme ka ha bia kpọ isi ala n'iru ukwu-gi, ka ha mara kwa na Mu onwem huru gi n'anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 3

Echiche Nkpughe 3:9 na onodu