1. Ihe Emere 11:15 IGBOB

15 Ndikom atọ n'etiti orú ndi-isi na iri ahu we ridarue oké nkume ahu jekuru Devid, rue ọb͕à Adulam; ma ọmuma-ulo-ikwū ndi-Filistia amawo ulo-ikwū-ha na ndagwurugwu Refaim.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 11

Echiche 1. Ihe Emere 11:15 na onodu