1. Ihe Emere 12:38 IGBOB

38 Ndia nile, bú ndikom agha, ndi nēdo agha n'usoro, were obi zuru okè biarue Hebron, ime Devid eze Israel nile: ọzọ kwa, ndi Israel nile nke fọduru nwere otù obi ime Devid eze.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 12

Echiche 1. Ihe Emere 12:38 na onodu