39 Ha na Devid we nọ n'ebe ahu ubọchi atọ nēri ihe nāṅu kwa ihe-ọṅuṅu: n'ihi na umu-nne-ha doziri ha ihe.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 12
Echiche 1. Ihe Emere 12:39 na onodu