1. Ihe Emere 29:19 IGBOB

19 nye kwa Solomon nwam obi zuru okè, idebe ihe nile I nyere n'iwu, na ihe-àmà-Gi nile, na ukpuru-Gi nile, na ime ihe ndia nile, na iwu ulo uku ahu, nkem'doziworo ihe bayere ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 29

Echiche 1. Ihe Emere 29:19 na onodu