1. Ihe Emere 29:20 IGBOB

20 Devid we si nkpọkọta ahu nile, Biko, gọzienu Jehova, bú Chineke-unu. Nkpọkọta ahu nile we gọzie Jehova, bú Chineke nke ndi bu nna-ha, ha we rube isi, kpọ isi ala nye Jehova, nye kwa eze.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 29

Echiche 1. Ihe Emere 29:20 na onodu