1. Ihe Emere 29:21 IGBOB

21 Ha we chuara Jehova àjà, sure-kwa-ra Jehova àjà-nsure-ọku, n'echi ubọchi ahu, bú nnù oke-ehi abua na ọgu iri, na nnù ebulu abua na ọgu iri, na nnù umu-aturu abua na ọgu iri, na àjà-ihe-ọṅuṅu nile ha, ọbuná àjà n'uba bayere Israel nile;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 29

Echiche 1. Ihe Emere 29:21 na onodu