1. Ihe Emere 29:22 IGBOB

22 ha we were ọṅù uku rie ihe ṅu kwa ihe-ọṅuṅu n'iru Jehova ubọchi ahu. Ha we me Solomon nwa Devid eze nke ub͕ò abua, te ya manu nye Jehova ibu onye-ndú, ha te-kwa-ra Zedok manu ibu onye-nchu-aja.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 29

Echiche 1. Ihe Emere 29:22 na onodu