40 Ha we chọta ihe-ọzùzù mara abuba di kwa nma, ala ahu sa-kwa-ra mbara n'akuku-ya abua, nādi kwa jū, nwe kwa udo; n'ihi na ndi bi n'ebe ahu na mb͕e gara aga sitere na Ham.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 4
Echiche 1. Ihe Emere 4:40 na onodu