1. Ihe Emere 4:41 IGBOB

41 Ndia ndi edeworo n'akwukwọ n'aha we bia n'ubọchi Hezekaia, bú eze Juda, tib͕ue ọmuma-ulo-ikwū-ha, na Meunim ndi ahuru n'ebe ahu, ha we wezuga ha ka ebibie ha, rue ta, we biri n'ọnọdu ha: n'ihi na ihe eji zù ìgwè ewu na aturu-ha di n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 4

Echiche 1. Ihe Emere 4:41 na onodu