2. Samuel 1:2 IGBOB

2 o rue, nubọchi nke-atọ, na, le, otù nwoke siri n'ọmuma-ulo-ikwū puta, site n'ebe Sọl nọ, uwe-ya nile dọwara adọwa, ájá dikwasi n'isi-ya: o rue, mb͕e ọ biakutere Devid, na ọ daruru ala, we kpọ isi ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 1

Echiche 2. Samuel 1:2 na onodu