24 Umu-ndinyom Israel, kwaranu Sọl ákwá,Onye nēyibe unu uwe uhie, ya na ihe-utọ di iche iche,Onye nātukwasi ihe-ichọ-nma ọla-edo n'uwe-unu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 1
Echiche 2. Samuel 1:24 na onodu