2. Samuel 1:4 IGBOB

4 Devid we si ya, Gini bu ihe emere? biko, gosim. Ọ si, Na ndi Israel esiwo n'agha b͕alaga, ọzọ kwa, ọtutu nime ndi Israel adawo nwua; ọzọ kwa, Sọl na Jonatan nwa-ya nwuru anwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 1

Echiche 2. Samuel 1:4 na onodu