12 Di ike, ka ayi me kwa onwe-ayi ndi di ike n'ihi ndi-ayi, na n'ihi obodo nile nke Chineke-ayi: Jehova me kwa ihe di nma n'anya-Ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 10
Echiche 2. Samuel 10:12 na onodu