2. Samuel 10:14 IGBOB

14 Umu Amon we hu na Siria ab͕alagawo, ha onwe-ha we b͕alaga kwa n'iru Abishai, ba n'obodo. Joab we si n'ebe umu Amon nọ lata, biarue Jerusalem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 10

Echiche 2. Samuel 10:14 na onodu