2. Samuel 11:12 IGBOB

12 Devid we si Uraia, Nọdu kwa n'ebe a ta, echi ka m'gezilaga kwa gi. Uraia we nọdu na Jerusalem ubọchi ahu na echi-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 11

Echiche 2. Samuel 11:12 na onodu