2. Samuel 11:2 IGBOB

2 O rue, na mb͕e anyasi, na Devid siri n'ihe-ndina-ya bilie, jegharia n'elu ulo eze: o we si n'elu ulo ahu hu otù nwayi ka ọ nāsa aru: ma nwayi ahu di nma nke-uku n'ile anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 11

Echiche 2. Samuel 11:2 na onodu