20 o gēru kwa, ọ buru na ọnuma nke eze ebilie, o we si gi, Gini mere unu jeruru obodo ahu nso ibu agha? ùnu amaghi na ha gēsi na mb͕idi b͕a uta?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 11
Echiche 2. Samuel 11:20 na onodu