2. Samuel 12:11 IGBOB

11 Otú a ka Jehova siri, Le, M'nēme ka ihe ọjọ si n'ulo-gi bilie imegide i, M'gāchiri kwa ndinyom-i n'anya-gi nye ibe-gi, ọ gēso kwa ndinyom-i dina n'anya anyanwu a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 12

Echiche 2. Samuel 12:11 na onodu