21 Ndi-orù-ya we si ya, Gini bu ihe a nke i meworo? ọ bu n'ihi nwa ahu, mb͕e ọ nọ na ndu, ka i būru ọnu, kwa ákwá; ma mb͕e nwa ahu nwuru, i biliri rie nri.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 12
Echiche 2. Samuel 12:21 na onodu