2. Samuel 12:9 IGBOB

9 Gini mere i ji lelì okwu Jehova, ime ihe jọrọ njọ n'anya-Ya? i werewo mma-agha tib͕ue Uraia onye Het, nwunye-ya ka i werewo-kwa-ra n'onwe-gi na nwunye; ma ya onwe-ya, i werewo mma-agha umu Amon b͕ue ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 12

Echiche 2. Samuel 12:9 na onodu