2. Samuel 13:10 IGBOB

10 Amnon we si Tema, Bubata ihe-oriri n'ime-ulo, ka m'we rie ya n'aka-gi. Tema we chiri achicha nke o mere, chitara Amnon nwa-nne-ya n'ime-ulo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 13

Echiche 2. Samuel 13:10 na onodu