2. Samuel 13:3 IGBOB

3 Ma Amnon nwere otù eyì, aha-ya bu Jonadab, nwa Shimea nwa-nne Devid: ma Jonadab bu nwoke mara ihe nke-uku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 13

Echiche 2. Samuel 13:3 na onodu