2. Samuel 13:34 IGBOB

34 Absalom we b͕alaga. Nwa-okorọbia nke nēche nche we welie anya-ya hu, ma, le, ndi riri nne nābia site n'uzọ akuku ugwu di n'azu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 13

Echiche 2. Samuel 13:34 na onodu