2. Samuel 14:14 IGBOB

14 N'ihi na ayi aghaghi inwu, ayi di kwa ka miri nke anāwusi n'ala, nke anāgaghi-achikọta; ma Chineke ewepughi ndu, kama Ọ nēchè èchìchè, ka onye achupuru achupu we ghara ibu onye achupuru n'ebe Ọ nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 14

Echiche 2. Samuel 14:14 na onodu