27 Eze we si Zedok, bú onye-nchu-àjà, Ọ̀ bughi onye-ọhu-uzọ ka i bu? laghachi n'obodo n'udo, unu na Ahimaaz nwa-gi, na Jonatan nwa Abaiata, bú umu-unu abua.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 15
Echiche 2. Samuel 15:27 na onodu