23 Ọdu Ahitofel, nke ọ duru na mb͕e ahu, di ka agāsi na ajuru ase n'okwu Chineke: otú a ka idu-ọdu nile nke Ahitofel di, ma n'ebe Devid nọ ma n'ebe Absalom nọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 16
Echiche 2. Samuel 16:23 na onodu