2. Samuel 17:10 IGBOB

10 Onye ahu kwa, ọbuná onye bu dìnkpà, onye obi-ya di ka obi ọdum, ọ gāb͕aze ab͕aze: n'ihi na Israel nile amawo na dike ka nna-gi bu, ndi bu dìnkpà ka ha bu kwa, bú ndi ya na ha nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 17

Echiche 2. Samuel 17:10 na onodu