2. Samuel 17:20 IGBOB

20 Ndi-orù Absalom we biakute nwayi ahu n'ulo, si, Òle ebe Ahimaaz na Jonatan nọ? Nwayi ahu we si ha, Ha agabigawo iyi miri. Ha we chọ, ma ha achọtaghi ha, ha we lata na Jerusalem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 17

Echiche 2. Samuel 17:20 na onodu