2. Samuel 18:20 IGBOB

20 Joab we si ya, Ọ bughi onye ozi ọma ka i gābu ta, kama i gēzi ozi ọma ubọchi ọzọ: ma ta i gaghi-ezí ozi ọma, n'ihi na nwa eze anwuwo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 18

Echiche 2. Samuel 18:20 na onodu