17 Nnù ndikom abua na ọgu iri so-kwa-ra ya site na Benjamin; Ziba kwa, onye nējere ulo Sọl ozi, ya na umu-ya ndikom iri na ise na orú ndi-orú-ya; ha we jisie ike gabiga Jọdan n'iru eze.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 19
Echiche 2. Samuel 19:17 na onodu