2. Samuel 19:24 IGBOB

24 Mefiboshet nwa Sọl rida-kwa-ra izute eze; ma o dozighi ukwu-ya, o dozighi kwa afu-ọnu-ya, ọ sughi kwa uwe-ya miri, site n'ubọchi eze jere rue ubọchi mb͕e ọ bia-kwa-ra n'udo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 19

Echiche 2. Samuel 19:24 na onodu