2. Samuel 19:32 IGBOB

32 Ma Bazilai mere agadi nke-uku, ọ b͕ara ọgu arọ anọ: ya onwe-ya zù-kwa-ra eze mb͕e ọ nānọdu na Mahanaim; n'ihi na oké madu ka ọ bu nke-uku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 19

Echiche 2. Samuel 19:32 na onodu