2. Samuel 19:42 IGBOB

42 Ndikom nile nke Juda we za ndikom Israel, si, N'ihi eze di ayi nso n'aru: n'ìhi gini kwa ka iwe-unu di ọku bayere ihe a? àyi eriwo ihe si n'aka eze puta ma-ọli? ọ̀ di onyinye-nri ọ bula o wetara ayi?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 19

Echiche 2. Samuel 19:42 na onodu