2. Samuel 2:14 IGBOB

14 Abnea we si Joab, Biko, ka umu-okorọbia bilie, me ihe-ọchì n'iru ayi. Joab we si, Ka ha bilie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 2

Echiche 2. Samuel 2:14 na onodu