2. Samuel 2:23 IGBOB

23 Ma ọ juru iwezuga onwe-ya: Abnea we were isi ube-ya tie ya n'okpuru ọgiriga-ya nke-ise, ube we puta n'azu ya, o we da n'ebe ahu, nwua n'okpuru ya: o rue, na ndi nile ndi biaruru ebe ahu, bú ebe Asahel dara nwua, guzoro.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 2

Echiche 2. Samuel 2:23 na onodu