2. Samuel 2:4 IGBOB

4 Ndikom Juda we bia te Devid manu n'ebe ahu ibu eze ulo Juda.Ha we gosi Devid, si, Ndikom Jebesh-gilead bu ndi lìri Sọl.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 2

Echiche 2. Samuel 2:4 na onodu