2. Samuel 20:10 IGBOB

10 Ma Amasa elezighi anya na mma-agha nke di n'aka Joab: o we were ya tie ya n'okpuru ọgiriga nke-ise, wusi ngiri-afọ-ya n'ala, ma o tighi kwa ya ọzọ; o we nwua. Joab na Abishai, bú nwa-nne-ya, we chua Sheba nwa Bikri n'azu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 20

Echiche 2. Samuel 20:10 na onodu