2. Samuel 20:13 IGBOB

13 Mb͕e ebupusiri ya n'uzọ atuliri atuli, ndikom nile gabigara iso n'azu Joab, ichu Sheba nwa Bikri n'azu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 20

Echiche 2. Samuel 20:13 na onodu