2. Samuel 20:19 IGBOB

19 Mu onwem bu otù onye nime ndi-udo ndi kwesiri ntukwasi-obi n'Israel: gi onwe-gi nāchọ ime ka otù obodo na otù nne n'Israel nwua: n'ìhi gini ka i gēloda ihe-nketa Jehova?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 20

Echiche 2. Samuel 20:19 na onodu