2. Samuel 20:21 IGBOB

21 Ọ bughi otú a ka okwu a di: kama otù nwoke nke sitere n'ugwu Efraim, Sheba nwa Bikri bu aha-ya, o weliri aka-ya imegide eze, bú imegide Devid: nyenum ya, nání ya, ka m'si n'obodo a la. Nwayi ahu we si Joab, Le, agātuputara gi isi-ya nime mb͕idi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 20

Echiche 2. Samuel 20:21 na onodu