2. Samuel 20:6 IGBOB

6 Devid we si Abishai, Ub͕u a Sheba nwa Bikri gēmejọ ayi kari Absalom: gi onwe-gi chiri ndi-orù onye-mwe-gi, chua ya n'azu, ka o we ghara ichọtara onwe-ya obodo ufọdu ewusiri ike, we naputa onwe-ya n'anya-ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 20

Echiche 2. Samuel 20:6 na onodu