2. Samuel 21:14 IGBOB

14 Ha we lìe ọkpukpu Sọl na Jonatan nwa-ya n'ala Benjamin nime Zela, n'ílì Kish, bú nna-ya: ha we me ihe nile eze nyere n'iwu. Ewe riọta Chineke aririọ bayere ala ahu mb͕e ihe a gasiri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 21

Echiche 2. Samuel 21:14 na onodu